Mak 15:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ wee dọwaa ụzọ abụọ malite n’elu ruo n’ala.+ Luk 23:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 n’ihi na ìhè anyanwụ apụtaghị; ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwakwara n’etiti ya ruo n’ala.+