Matiu 27:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+ Luk 23:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 n’ihi na ìhè anyanwụ apụtaghị; ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwakwara n’etiti ya ruo n’ala.+
51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+