1 Ihe E Mere 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa. Ndị ọzọ yi ụdị uwe ahụ bụ ndị Livaị niile bu Igbe ahụ, ndị na-abụ abụ, na Kenanaya bụ́ onyeisi ndị na-abụ abụ, onye hụkwara maka ibute Igbe ahụ. Devid yikwa efọd e ji ákwà linin kwaa.+
27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa. Ndị ọzọ yi ụdị uwe ahụ bụ ndị Livaị niile bu Igbe ahụ, ndị na-abụ abụ, na Kenanaya bụ́ onyeisi ndị na-abụ abụ, onye hụkwara maka ibute Igbe ahụ. Devid yikwa efọd e ji ákwà linin kwaa.+