1 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ. Job 33:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ ga-abụrụ ụmụ mmadụ abụ wee sị,‘Emehiewo m;+ emewokwa m ka ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ,Ọ bụghịkwa ihe m kwesịrị ime ma ọlị. Ilu 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ezi omume nke ndị ziri ezi ga-anapụta ha,+ ma ihe na-agụsi ndị na-aghọ aghụghọ ike ka a ga-eji jide ha.+
17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ.
27 Ọ ga-abụrụ ụmụ mmadụ abụ wee sị,‘Emehiewo m;+ emewokwa m ka ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ,Ọ bụghịkwa ihe m kwesịrị ime ma ọlị.
6 Ọ bụ ezi omume nke ndị ziri ezi ga-anapụta ha,+ ma ihe na-agụsi ndị na-aghọ aghụghọ ike ka a ga-eji jide ha.+