1 Samuel 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Sọl wee sị: “Emehiewo m.+ Lọta, nwa m Devid, n’ihi na agakwaghị m eme gị ihe ọjọọ, ebe ọ bụ na mkpụrụ obi m dị oké ọnụ ahịa+ n’anya gị taa. Lee! Ezuzuwo m nzuzu, ehiewokwa m ụzọ nke ukwuu.”
21 Sọl wee sị: “Emehiewo m.+ Lọta, nwa m Devid, n’ihi na agakwaghị m eme gị ihe ọjọọ, ebe ọ bụ na mkpụrụ obi m dị oké ọnụ ahịa+ n’anya gị taa. Lee! Ezuzuwo m nzuzu, ehiewokwa m ụzọ nke ukwuu.”