Ọpụpụ 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E mesịa, Fero ziri ozi wee kpọọ Mozis na Erọn wee gwa ha, sị: “Emehiewo m ugbu a.+ Jehova bụ onye ezi omume,+ ọ bụ mụ na ndị m mejọrọ. 1 Samuel 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Sọl wee sị Samuel: “Emehiewo m;+ n’ihi na emebiwo m iwu Jehova, erubeghịkwa m isi n’ihe i kwuru, n’ihi na m tụrụ ndị agha m egwu+ wee gee ntị n’olu ha. 1 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ. Matiu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 sị: “Emehiere m mgbe m raara ọbara ezi omume nye.”+ Ha wee sị: “Nke ahụ ọ̀ gbasara anyị? Nke ahụ bụ okwu aka gị!”+
27 E mesịa, Fero ziri ozi wee kpọọ Mozis na Erọn wee gwa ha, sị: “Emehiewo m ugbu a.+ Jehova bụ onye ezi omume,+ ọ bụ mụ na ndị m mejọrọ.
24 Sọl wee sị Samuel: “Emehiewo m;+ n’ihi na emebiwo m iwu Jehova, erubeghịkwa m isi n’ihe i kwuru, n’ihi na m tụrụ ndị agha m egwu+ wee gee ntị n’olu ha.
17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ.
4 sị: “Emehiere m mgbe m raara ọbara ezi omume nye.”+ Ha wee sị: “Nke ahụ ọ̀ gbasara anyị? Nke ahụ bụ okwu aka gị!”+