Diuterọnọmi 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka e wee ghara ịwụfu ọbara ọ bụla nke na-emeghị ihe ọjọọ+ n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, ikpe ọmụma ọbara ọ bụla agaghịkwa adị n’isi gị.+ 2 Ndị Eze 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nakwa n’ihi ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ ọ wụfuru, o wee mee ka Jeruselem jupụta n’ọbara na-emeghị ihe ọjọọ, Jehova ekweghịkwa ịgbaghara ya.+
10 ka e wee ghara ịwụfu ọbara ọ bụla nke na-emeghị ihe ọjọọ+ n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, ikpe ọmụma ọbara ọ bụla agaghịkwa adị n’isi gị.+
4 nakwa n’ihi ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ ọ wụfuru, o wee mee ka Jeruselem jupụta n’ọbara na-emeghị ihe ọjọọ, Jehova ekweghịkwa ịgbaghara ya.+