10 Lee, anya gị ahụwo taa otú Jehova si nyefee gị n’aka m taa n’ime ọgba; otu onye wee sị ka e gbuo+ gị, ma m meere gị ebere wee sị, ‘agaghị m esetị aka m metụ onyenwe m, n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ.’+
11 Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m esetị aka m+ metụ onye Jehova tere mmanụ.+ Ya mere, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.”