1 Samuel 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ikom Devid wee malite ịsị ya: “Taa bụ ụbọchị Jehova na-asị gị, ‘Lee! M na-enyefe onye iro gị n’aka gị,+ ị ga-emekwa ya ihe ọ bụla dị gị mma.’”+ Devid wee bilie jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka nke Sọl yi.
4 Ndị ikom Devid wee malite ịsị ya: “Taa bụ ụbọchị Jehova na-asị gị, ‘Lee! M na-enyefe onye iro gị n’aka gị,+ ị ga-emekwa ya ihe ọ bụla dị gị mma.’”+ Devid wee bilie jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka nke Sọl yi.