4 Lee, taa, atọpụwo m gị ịgà a tụrụ gị n’aka. Ọ bụrụ na ọ dị gị mma iso m laa Babịlọn, bịa, anya m ga-adịkwa n’ebe ị nọ.+ Ma ọ bụrụ na ọ dịghị gị mma iso m laa Babịlọn, hapụwa. Lee! Ala a dum dị n’ihu gị. Ebe ọ bụla masịrị gị nke dịkwa gị mma ịga, gawa.”+