Jeremaya 40:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M na-atọpụ gị ịga a tụrụ gị n’aka taa. Ọ bụrụ na ị chọrọ iso m laa Babịlọn, bịa soro m. M ga na-elekọtakwa gị. Ma ọ bụrụ na ị chọghị iso m, nsogbu adịghị. Lekwa obodo a niile, i nwere ike ịga ebe ọ bụla masịrị gị.”+
4 M na-atọpụ gị ịga a tụrụ gị n’aka taa. Ọ bụrụ na ị chọrọ iso m laa Babịlọn, bịa soro m. M ga na-elekọtakwa gị. Ma ọ bụrụ na ị chọghị iso m, nsogbu adịghị. Lekwa obodo a niile, i nwere ike ịga ebe ọ bụla masịrị gị.”+