Abụ Ọma 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ya,+Ọ ga-ejikwa opu isi ya buru ihe ike ọ na-eme.+ Ilu 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ọ bụ nnupụisi+ nke ndị na-amaghị ihe ga-egbu ha,+ ọ bụkwa ejighị ihe kpọrọ ihe nke ndị nzuzu ga-ala ha n’iyi.+ Ekliziastis 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nke a bụ ọdachi dị n’ihe niile e meworo n’okpuru anyanwụ, na obi ụmụ mmadụ jupụtara n’ihe ọjọọ+ n’ihi na ọ bụ otu ihe ndabara ahụ na-adabara mmadụ niile;+ nzuzu+ dịkwa n’obi ha n’oge ndụ ha, ya gasịa, ha aghọọ ndị nwụrụ anwụ!+ Ekliziastis 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+
32 N’ihi na ọ bụ nnupụisi+ nke ndị na-amaghị ihe ga-egbu ha,+ ọ bụkwa ejighị ihe kpọrọ ihe nke ndị nzuzu ga-ala ha n’iyi.+
3 Nke a bụ ọdachi dị n’ihe niile e meworo n’okpuru anyanwụ, na obi ụmụ mmadụ jupụtara n’ihe ọjọọ+ n’ihi na ọ bụ otu ihe ndabara ahụ na-adabara mmadụ niile;+ nzuzu+ dịkwa n’obi ha n’oge ndụ ha, ya gasịa, ha aghọọ ndị nwụrụ anwụ!+
8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+