Job 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ukwu na onye nta bụ otu ihe ahụ n’ebe ahụ,+A na-emekwa ka ohu nwere onwe ya n’aka nna ya ukwu. Job 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma dimkpa na-anwụ wee tọgbọrọ dị ka onye e meriri emeri;Mmadụ na-ekubi ume, ma olee ebe ọ nọ?+ Ekliziastis 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mụ onwe m kwukwara n’obi m,+ sị: “Ụdị ihe na-adabara onye nzuzu+ ga-adabara m, ee, mụ onwe m.”+ Gịnịzi mere m ji bụrụ onye maara ihe gabiga ókè+ n’oge ahụ? M wee kwuo n’obi m, sị: “Nke a kwa bụ ihe efu.”
19 Onye ukwu na onye nta bụ otu ihe ahụ n’ebe ahụ,+A na-emekwa ka ohu nwere onwe ya n’aka nna ya ukwu.
15 Mụ onwe m kwukwara n’obi m,+ sị: “Ụdị ihe na-adabara onye nzuzu+ ga-adabara m, ee, mụ onwe m.”+ Gịnịzi mere m ji bụrụ onye maara ihe gabiga ókè+ n’oge ahụ? M wee kwuo n’obi m, sị: “Nke a kwa bụ ihe efu.”