Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 30:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 N’ihi na amaara m nke ọma na ị ga-eme ka m laghachikwuru ọnwụ,+

      N’ụlọ nke onye ọ bụla dị ndụ ga-aga.

  • Abụ Ọma 49:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+

      Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+

      Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+

  • Ekliziastis 3:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ha niile na-aga n’otu ebe.+ Ọ bụ n’ájá ka ha niile si,+ ọ bụkwa n’ájá ka ha niile na-alaghachi.+

  • Ekliziastis 8:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 E nweghị mmadụ nwere ike n’ebe mmụọ dị ijichi mmụọ ya;+ o nweghịkwa ike igbochi ụbọchị ọnwụ ya;+ ọ dịghịkwa onye a na-agụpụ n’agha ahụ.+ Ajọ omume agaghịkwa emere ndị na-emikpu onwe ha n’ime ya ụzọ mgbapụ.+

  • Ekliziastis 9:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọ bụ otu ihe ahụ ka mmadụ niile nwere.+ Otu ihe ndabara ahụ na-adabara+ onye ezi omume+ na onye ajọ omume,+ ezi mmadụ na onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha, onye na-achụ àjà na onye na-adịghị achụ àjà. Otú ọ na-adịrị ezi mmadụ ka ọ na-adịrị onye mmehie;+ otú ọ na-adịrị onye na-aṅụ iyi ka ọ na-adịrị onye na-atụ ịṅụ iyi egwu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya