2 Ọ bụ otu ihe na-eme mmadụ niile,+ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+ ma ezigbo mmadụ ma onye dị nsọ ma onye na-adịghị nsọ, ma ndị na-achụ àjà ma ndị na-anaghị achụ àjà. Otú ọ dị ezigbo mmadụ ka ọ dị onye mmehie. Otú ọ dị onye na-aṅụ iyi ka ọ dịkwa onye na-anaghị achọ ịṅụ iyi.