-
Ekliziastis 9:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 Ọ bụ otu ihe ahụ ka mmadụ niile nwere.+ Otu ihe ndabara ahụ na-adabara+ onye ezi omume+ na onye ajọ omume,+ ezi mmadụ na onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha, onye na-achụ àjà na onye na-adịghị achụ àjà. Otú ọ na-adịrị ezi mmadụ ka ọ na-adịrị onye mmehie;+ otú ọ na-adịrị onye na-aṅụ iyi ka ọ na-adịrị onye na-atụ ịṅụ iyi egwu.+
-