Nehemaya 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obodo ahụ sara mbara, dịkwa ukwuu, mmadụ ole na ole nọkwa n’ime ya,+ e wughịkwa ụlọ na ya.