Nehemaya 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị isi+ ụmụ Izrel wee biri na Jeruselem;+ ma ndị ọzọ fere nza+ ịkpọta otu onye n’ime mmadụ iri ọ bụla ka o biri na Jeruselem bụ́ obodo nsọ,+ mmadụ itoolu fọdụrụnụ ebirikwa n’obodo ndị ọzọ.
11 Ndị isi+ ụmụ Izrel wee biri na Jeruselem;+ ma ndị ọzọ fere nza+ ịkpọta otu onye n’ime mmadụ iri ọ bụla ka o biri na Jeruselem bụ́ obodo nsọ,+ mmadụ itoolu fọdụrụnụ ebirikwa n’obodo ndị ọzọ.