Ilu 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’apata ụkwụ ka a na-efe nza,+ ma mkpebi niile e ji ya mee si n’aka Jehova.+ Ilu 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ife nza na-eme ka ọbụna esemokwu kwụsị,+ ọ na-egbokwa ọgụ n’etiti dike na dike ibe ya.+ Ọrụ Ndịozi 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe o bibisịrị mba asaa n’ala Kenan, o kere ala ha site n’ife nza:+