Joshụa 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu ga-apụtakwa n’ụtụtụ, n’ebo n’ebo, ọ ga-erukwa na ebo nke Jehova ga-ahọrọ+ ga-abịa nso, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ezinụlọ nke Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, n’ụlọ n’ụlọ, ụlọ nke ọ bụla Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, dimkpa ọ bụla n’otu n’otu. 1 Samuel 14:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Sọl wee sị: “Feenụ nza+ iji mara onye ọ bụ n’etiti mụ na Jọnatan nwa m.” Nza wee ma Jọnatan.
14 Unu ga-apụtakwa n’ụtụtụ, n’ebo n’ebo, ọ ga-erukwa na ebo nke Jehova ga-ahọrọ+ ga-abịa nso, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ezinụlọ nke Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, n’ụlọ n’ụlọ, ụlọ nke ọ bụla Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, dimkpa ọ bụla n’otu n’otu.