Ilu 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’apata ụkwụ ka a na-efe nza,+ ma mkpebi niile e ji ya mee si n’aka Jehova.+ Jona 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee malite ịgwarịta ibe ha, sị: “Bịanụ ka anyị fee nza,+ ka anyị mata onye ọ bụ n’ihi ya ka anyị ji enwe ọdachi a.”+ Ha wee na-efe nza, n’ikpeazụ, nza ahụ mara Jona.+
7 Ha wee malite ịgwarịta ibe ha, sị: “Bịanụ ka anyị fee nza,+ ka anyị mata onye ọ bụ n’ihi ya ka anyị ji enwe ọdachi a.”+ Ha wee na-efe nza, n’ikpeazụ, nza ahụ mara Jona.+