1 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee zie ozi, e wee gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara,+ bụrụ nwa okorobịa anya ya mara mma, nke makwara mma ile anya. Jehova wee sị: “Bilie, tee ya mmanụ, n’ihi na ọ bụ onye a!”+ 2 Samuel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.” Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ahọrọwo m Devid bụ́ ohu m;+Etewo m ya mmanụ m dị nsọ,+
12 O wee zie ozi, e wee gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara,+ bụrụ nwa okorobịa anya ya mara mma, nke makwara mma ile anya. Jehova wee sị: “Bilie, tee ya mmanụ, n’ihi na ọ bụ onye a!”+
4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.”