Ọrụ Ndịozi 15:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma Pọl echeghị na o kwesịrị ekwesị ịkpọrọ onye a ka o soro ha, ebe ọ bụ na ọ gbahapụrụ ha na Pamfilia,+ o soghịkwa ha gaa ọrụ ahụ.
38 Ma Pọl echeghị na o kwesịrị ekwesị ịkpọrọ onye a ka o soro ha, ebe ọ bụ na ọ gbahapụrụ ha na Pamfilia,+ o soghịkwa ha gaa ọrụ ahụ.