34 N’ihi nke a, lee, m na-ezitere+ unu ndị amụma na ndị maara ihe na ndị na-ezi ihe n’ihu ọha.+ Ụfọdụ n’ime ha ka unu ga-egbu,+ kpọgidekwa ha n’osisi, ụfọdụ n’ime ha ka unu ga-apịakwa ihe+ n’ụlọ nzukọ unu, kpagbuokwa ha site n’obodo ruo n’obodo;
5 Ma ebe ndị Juu na-ekwo ekworo,+ ha kpọọrọ ụfọdụ ndị ikom ọjọọ n’etiti ndị na-akwụgharị n’ọma ahịa, ha wee ghọọ otu ìgwè mmadụ, wee mee ka obodo ahụ jupụta n’oké ụzụ.+ Ha wakpokwara ụlọ Jesin+ wee na-achọ inyefe ha n’aka ìgwè ahụ na-akpa aghara.