Ọrụ Ndịozi 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ruo n’ụbọchị a kpọgooro ya n’elu,+ mgbe o nyesịrị ndịozi ọ họọrọ iwu site na mmụọ nsọ.+ Ọrụ Ndịozi 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha zukọrọ, ha jụrụ ya, sị: “Onyenwe anyị, ị̀ na-eweghachiri Izrel alaeze+ ahụ n’oge a?”