Matiu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+ Luk 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, o wee họrọ mmadụ iri na abụọ n’ime ha, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi”:+ Jọn 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+
20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+
13 Ma mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, o wee họrọ mmadụ iri na abụọ n’ime ha, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi”:+
16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+