Mak 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee họpụta mmadụ iri na abụọ, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi,” ka ha na ya wee na-anọ, ka o wee zipụkwa ha ikwusa ozi ọma,+ Jọn 6:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Jizọs wee zaa ha, sị: “M họọrọ unu mmadụ iri na abụọ,+ ọ́ bụghị ya? Ma otu onye n’ime unu bụ onye nkwutọ.”+
14 O wee họpụta mmadụ iri na abụọ, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi,” ka ha na ya wee na-anọ, ka o wee zipụkwa ha ikwusa ozi ọma,+
70 Jizọs wee zaa ha, sị: “M họọrọ unu mmadụ iri na abụọ,+ ọ́ bụghị ya? Ma otu onye n’ime unu bụ onye nkwutọ.”+