Jọn 6:70 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 70 Jizọs sịrị ha: “Ọ́ bụghị m họọrọ unu mmadụ iri na abụọ?+ Ma, otu onye n’ime unu bụ onye nkwutọ.”*+
70 Jizọs sịrị ha: “Ọ́ bụghị m họọrọ unu mmadụ iri na abụọ?+ Ma, otu onye n’ime unu bụ onye nkwutọ.”*+