Jọn 6:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Jizọs wee zaa ha, sị: “M họọrọ unu mmadụ iri na abụọ,+ ọ́ bụghị ya? Ma otu onye n’ime unu bụ onye nkwutọ.”+
70 Jizọs wee zaa ha, sị: “M họọrọ unu mmadụ iri na abụọ,+ ọ́ bụghị ya? Ma otu onye n’ime unu bụ onye nkwutọ.”+