1 Ndị Kọrịnt 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 kama Chineke họọrọ ihe nzuzu nke ụwa,+ ka o wee menye ndị amamihe ihere; Chineke họkwaara ihe ndị na-adịghị ike nke ụwa, ka o wee menye ihe ndị dị ike ihere;+
27 kama Chineke họọrọ ihe nzuzu nke ụwa,+ ka o wee menye ndị amamihe ihere; Chineke họkwaara ihe ndị na-adịghị ike nke ụwa, ka o wee menye ihe ndị dị ike ihere;+