Abụ Ọma 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 I mere ka ọ na-achị ọrụ aka gị;+I dowokwa ihe niile n’okpuru ụkwụ ya:+ Ndị Efesọs 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O dokwara ihe niile n’okpuru ụkwụ ya,+ meekwa ya onyeisi nke ihe niile+ n’ihi ọgbakọ ya,