Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jizọs wee bịakwute ha, gwa ha okwu, sị: “E nyewo m ikike niile+ n’eluigwe na n’elu ụwa. Ndị Efesọs 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na di bụ isi nke nwunye+ ya dị ka Kraịst bụkwa isi nke ọgbakọ ahụ,+ ebe ọ bụ onye nzọpụta nke ahụ́ a. Ndị Kọlọsi 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ bụkwa isi nke ahụ́ ahụ, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ mmalite, onye e bu ụzọ mụọ, bụ́ onye mbụ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ka o wee bụrụ onye bu ụzọ+ n’ihe niile;
23 n’ihi na di bụ isi nke nwunye+ ya dị ka Kraịst bụkwa isi nke ọgbakọ ahụ,+ ebe ọ bụ onye nzọpụta nke ahụ́ a.
18 ọ bụkwa isi nke ahụ́ ahụ, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ mmalite, onye e bu ụzọ mụọ, bụ́ onye mbụ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ka o wee bụrụ onye bu ụzọ+ n’ihe niile;