1 Ndị Kọrịnt 15:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ụdị ahụ́ ihe ndị dị n’eluigwe nwere+ dị iche n’ụdị ahụ́ ihe ndị dị n’ụwa nwere.+ Otú ihe ndị dị n’eluigwe si maa mma dịkwa iche n’otú ihe ndị dị n’ụwa si maa mma. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:40 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2020, p. 10-11 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 187/1/1998, p. 20
40 Ụdị ahụ́ ihe ndị dị n’eluigwe nwere+ dị iche n’ụdị ahụ́ ihe ndị dị n’ụwa nwere.+ Otú ihe ndị dị n’eluigwe si maa mma dịkwa iche n’otú ihe ndị dị n’ụwa si maa mma.