Ndị Rom 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+ Ndị Rom 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ihe dị mma ọ̀ ghọziiri m ọnwụ? Tụfịakwa! Kama ọ bụ mmehie ghọọrọ m ọnwụ, ka e wee gosi na ọ bụ mmehie na-arụpụtara m ọnwụ site n’ihe dị mma;+ ka mmehie wee dị nnọọ njọ karị site n’ihe ahụ e nyere n’iwu.+
20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+
13 Ihe dị mma ọ̀ ghọziiri m ọnwụ? Tụfịakwa! Kama ọ bụ mmehie ghọọrọ m ọnwụ, ka e wee gosi na ọ bụ mmehie na-arụpụtara m ọnwụ site n’ihe dị mma;+ ka mmehie wee dị nnọọ njọ karị site n’ihe ahụ e nyere n’iwu.+