11 Ma, ọ bụrụ na mmụọ nke onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs bi n’ime unu, onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst Jizọs+ ga-emekwa ka ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ dị ndụ+ site na mmụọ ya nke bi n’ime unu.
4 N’eziokwu, anyị ndị nọ n’ụlọikwuu a na-asụ ude, ebe ọ na-anyịgbu anyị; n’ihi na anyị chọrọ, ọ bụghị iyipụ ya, kama iyiri nke ọzọ,+ ka ndụ+ wee loda ihe ahụ nke pụrụ ịnwụ anwụ.