1 Ndị Kọrịnt 15:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 N’ihi na ahụ́ a nke pụrụ ire ure aghaghị iyikwasị ereghị ure,+ ahụ́ a nke pụkwara ịnwụ anwụ+ aghaghị iyikwasị anwụghị anwụ. 1 Pita 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+
53 N’ihi na ahụ́ a nke pụrụ ire ure aghaghị iyikwasị ereghị ure,+ ahụ́ a nke pụkwara ịnwụ anwụ+ aghaghị iyikwasị anwụghị anwụ.
4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+