1 Ndị Kọrịnt 15:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 A na-akụ ya n’ihe ihere,+ a na-akpọlite ya n’ebube.+ A na-akụ ya n’adịghị ike,+ a na-akpọlite ya n’ịdị ike.+ Ndị Filipaị 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na n’ebe m nọ, ịdị ndụ bụ Kraịst,+ ịnwụ anwụ+ bụkwa uru.
43 A na-akụ ya n’ihe ihere,+ a na-akpọlite ya n’ebube.+ A na-akụ ya n’adịghị ike,+ a na-akpọlite ya n’ịdị ike.+