35 ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ onye amụma, bụ́ onye sịrị: “M ga-emeghe ọnụ m jiri ihe atụ kwuo okwu. M ga-ekwusa ihe ndị zoro ezo kemgbe a tọrọ ntọala ụwa.”+
26 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ ga na-ata ahụhụ mgbe mgbe malite mgbe a tọrọ ntọala+ ụwa. Ma ugbu a, o mewo onwe ya ka ọ pụta ìhè+ naanị otu ugboro+ n’ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ iji wepụ mmehie site n’ịchụ onwe ya n’àjà.+
8 Ndị niile bi n’elu ụwa ga-efekwa ya ofufe; ọ dịghị otu n’ime ha e dere aha ya n’akwụkwọ mpịakọta+ nke ndụ nke Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu,+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+