Ndị Efesọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+ 1 Pita 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’eziokwu, e bu ụzọ mara ya tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ma e mere ka ọ pụta ìhè n’ọgwụgwụ oge ndị a n’ihi unu+
4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+
20 N’eziokwu, e bu ụzọ mara ya tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ma e mere ka ọ pụta ìhè n’ọgwụgwụ oge ndị a n’ihi unu+