2 Timoti 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ajọ ọrụ niile,+ ọ ga-azọpụtakwa m maka alaeze eluigwe ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ajọ ọrụ niile,+ ọ ga-azọpụtakwa m maka alaeze eluigwe ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.