2 Ihe E Mere 20:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Unu agaghị eso alụ agha a. Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ. Guzoronụ otu ebe+ ka unu hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu.+ Ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Gakwurunụ ha echi. Jehova ga-anọnyekwara unu.’”+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:17 Mụta Akụkọ Baịbụl, p. 120-121 Ụlọ Nche,12/1/2005, p. 216/1/2003, p. 21-22
17 Unu agaghị eso alụ agha a. Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ. Guzoronụ otu ebe+ ka unu hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu.+ Ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Gakwurunụ ha echi. Jehova ga-anọnyekwara unu.’”+