Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Mozis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Guzosienụ ike hụ nzọpụta Jehova, nke ọ ga-azọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ, ee e, ọ dịghị mgbe unu ga-ahụ ha ọzọ.+

  • Ọpụpụ 15:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+

      Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+

  • 1 Samuel 2:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:

      “Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+

      E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+

      Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,

      N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+

  • 1 Samuel 11:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Otú ọ dị, Sọl sịrị: “Ọ dịghị onye a ga-egbu taa,+ n’ihi na Jehova emewo ka e nwee nzọpụta n’Izrel taa.”+

  • 1 Ihe E Mere 16:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Bụkuonụ Jehova abụ, unu ndị niile bi n’ụwa!+

      Kwa ụbọchị, kpọsaanụ nzọpụta ọ na-enye!+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya