Job 39:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ozugbo a fụrụ opi, ọ na-asị Ehee!Ọ na-anọkwa n’ebe dị anya anụ ísì agha,Mkpọtụ nke ndị isi agha na mkpu agha.+ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ịnyịnya bụ ihe a kwadebere maka ụbọchị agha,+ ma, ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+ Jeremaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha. Mkpughe 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ọcha;+ onye nọ n’elu ya+ ji ụta;+ e nyekwara ya okpueze,+ o wee gaa na-emeri,+ ka o wee nwezuo mmeri ya.+
25 Ozugbo a fụrụ opi, ọ na-asị Ehee!Ọ na-anọkwa n’ebe dị anya anụ ísì agha,Mkpọtụ nke ndị isi agha na mkpu agha.+
6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha.
2 M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ọcha;+ onye nọ n’elu ya+ ji ụta;+ e nyekwara ya okpueze,+ o wee gaa na-emeri,+ ka o wee nwezuo mmeri ya.+