Aịzaya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga na-ekpe ndị ogbenye ikpe ezi omume,+ ọ ga na-enyekwa ịdọ aka ná ntị n’izi ezi n’ihi ndị dị umeala n’obi n’ụwa. Ọ ga-apịa ụwa ụtarị nke si n’ọnụ ya;+ ọ ga-ejikwa mmụọ nke egbugbere ọnụ ya gbuo onye ajọ omume.+ Ndị Hibru 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+ Ndị Hibru 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji were mmanụ aṅụrị tee gị+ karịa ndị ibe gị.”+
4 Ọ ga na-ekpe ndị ogbenye ikpe ezi omume,+ ọ ga na-enyekwa ịdọ aka ná ntị n’izi ezi n’ihi ndị dị umeala n’obi n’ụwa. Ọ ga-apịa ụwa ụtarị nke si n’ọnụ ya;+ ọ ga-ejikwa mmụọ nke egbugbere ọnụ ya gbuo onye ajọ omume.+
8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+
9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji were mmanụ aṅụrị tee gị+ karịa ndị ibe gị.”+