Jenesis 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+ Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. Abụ Ọma 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eji mkpanaka ígwè kụpịa ha,+Ị ga-akụri ha ka arịa ọkpụite kpụrụ.”+
10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.