Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jizọs wee bịakwute ha, gwa ha okwu, sị: “E nyewo m ikike niile+ n’eluigwe na n’elu ụwa. Ọrụ Ndịozi 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ebe ọ bụ onye amụma, marakwa na Chineke ṅụụrụ ya iyi na ya ga-eme ka otu n’ime ụmụ ya nọkwasị n’ocheeze ya,+ Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+
30 Ya mere, ebe ọ bụ onye amụma, marakwa na Chineke ṅụụrụ ya iyi na ya ga-eme ka otu n’ime ụmụ ya nọkwasị n’ocheeze ya,+
21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+