Abụ Ọma 45:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+Ọ bụ ya mere Chineke bụ́ Chineke gị+ ji were mmanụ aṅụrị+ tee+ gị karịa ndị ibe gị.+ Ilu 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meghee ọnụ gị, kpee ikpe ziri ezi ma kpechite ọnụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye.+
7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+Ọ bụ ya mere Chineke bụ́ Chineke gị+ ji were mmanụ aṅụrị+ tee+ gị karịa ndị ibe gị.+