2 Ndị Tesalonaịka 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye ahụ na-emebi iwu, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji mmụọ nke ọnụ+ ya gbuo, bibiekwa ya site n’ime ka ọnụnọ ya+ pụta ìhè.+ Mkpughe 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, chegharịa.+ Ọ bụrụ na i chegharịghị, m ga-abịakwute gị ọsọ ọsọ, m ga-ejikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ha agha.+
8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye ahụ na-emebi iwu, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji mmụọ nke ọnụ+ ya gbuo, bibiekwa ya site n’ime ka ọnụnọ ya+ pụta ìhè.+
16 Ya mere, chegharịa.+ Ọ bụrụ na i chegharịghị, m ga-abịakwute gị ọsọ ọsọ, m ga-ejikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ha agha.+