Ndị Rom 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ,+ ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ+ na ndị dị ndụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nakwa na e liri ya,+ ee, na a kpọlitere ya+ n’ụbọchị nke atọ+ dị ka Akwụkwọ Nsọ kwuru;+
9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ,+ ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ+ na ndị dị ndụ.+