19 N’ihi adịghị ike nke anụ ahụ́ unu,+ ana m agwa unu okwu ndị mmadụ na-aghọta: n’ihi na ọbụna dị ka unu nyefere ahụ́+ unu ka ọ bụrụ ohu nke adịghị ọcha+ na mmebi iwu, o wee rụpụta mmebi iwu, nyefeenụ ahụ́ unu otú ahụ ugbu a ka ọ bụrụ ohu nke ezi omume, ka o wee rụpụta ihe dị nsọ.+
21 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla ezere ndị nke ikpeazụ ahụ, ọ ga-abụ arịa bụ́ maka nzube kwesịrị nsọpụrụ, nke e doro nsọ, nke baara onye nwe ya uru, nke a kwadebere maka ezi ọrụ ọ bụla.+